Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

President Pervez Musharaf nkeeeeeeee mba Pakistan eduola onye Prime Minista ohuru nke mba ahu bu Yousaf Raza Gilani n’iyi oru. 

Gilani nuru iyi na ochichi ya agaghi etinye onwe ya n’aka mba Amerika. E duru ya n’iyi oru a na Islamabad. 

Ulo omebeiwu mba ahu hoputara Gilani n’ubochi Monde. Gilani bu otu n’ime onye gbalitere elu na ndi ukwu Benazir Bhutto e gburu egbu.  

N’atufughi mgbe, Gilani nyere iwu ka a tohapu ndi okaikpe e ji eji mgbe Musharaf malitere ochichi aka ike n’afo gara aga. 

E dueu Gilani n’iyi oru ka osote onye odeakwukwo ke mba Amerika bu John Negroponte na onye osote ya bu Richard Boucher wuchiri na mba Pakistan inwe mkparitauka , nke di n’etiti ha na Musharaf, Gilani nakwa onye jibu okwa premier bu Nawaz Sherif.

 

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us |
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m