Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Otu onye ulo omebeiwu mba Amerika okwa ya di elu,bu Nancy Pelosi akpoola oku ka enyochaa ebubo mba China boro Dalai Lama,na o buy a kpasuru ogbaghara na Tibet. 

O kpokuru mba uwa ka ha kwasaa ochichi mba China na Tibet. O kwuru nke a n’mba India mgbe ya na Dalai Lama na akparita. 

Ndi mba China ka na ekpobatakwa ndiagha na Tibet iji gbochie inwe udiri nsogbu obula dika ndi obodo ahu na eme njeghari megide ochichi ndi mba China. 

Mba China mere ka amata na ndi mmaduisii n’ime ndi a na eme njeghari anwuola n’mpaghara Lhasa,bu isi obodo mba Tibet;mana ochichi obodo Tibet nke Dalai Lama gbara osondu no n’isi ya mere ka amata na iri mmadu itolu ka ndi mba China gbugoro.

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us |
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m