Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Ihe kariri otu nari mmadu n obodo Tibet enyefeela onwe ha n aka ndi uwe ojii site na ogbaaghara e mere megide ndi mba China n isi obodo yabu mba bu Lhasa. 

Ha mere nkea ka ha nweeike inweta obi ebere site na ohere ochichi mba ahu nyere ha ime nkea. 

Ndi ogu nwereonwe mere ka amata na ndi uweojii na eje n ulo n ulo na anwuchi ndi mmadu. 

Mba China tara Dalai Lama uta maka ogbaaghara ahu. 

Dalai Lama nwetara nturuugo mbauwa na afo 1989 maka inweta ihe ha choro n ejighi ogbaaghara. O juru inabata ebubo mba China na obu ha butere ogbaghara. Ha kpokwara oku maka udo. 

Ogbaaghara ahu malitere na abali iri nke onwa Marchia na mmerube mmemme mba Tibet mere megide ochichi mba China.

 

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m