Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Onye minister okwu nchekwa di n’aka na mba Albania bu Fatmir Mediu agbala arukwaghimn’oru ya.Ihe kpatara nke a bu otutu mgboogunigwe ndi gbara n’ebe ana atufu ngwa aghia di n’ogige isiobodo mba Albania bu Tirana. 

Minister nke okwu ahu ike di n’aka nay a bu ogbunigwe nke gbara gburu mmadu iri na isii ma meruo ihe dika nari mmadu ato na iri ahu. 

Ya bu ogbunigwe mebiri ihe kariri nari ulo ato ka,mgbe o na  ezo ka mmiri n’obodo ndi di n’ogige ebe  ndi oru na-emebi ngwa agha ochie onye prime minister mba Albania bu Sali Berisha enyela ntuzi aka ka eme nyocha gbasara nke a. 

O kwuru na arukwaghim nke Maazi Mediu gbara bu onodu ndorondoro maka ogbunigwe ndi agbara kpatara ya.Ya bu ogbunigwe mmalitere uboci Saturday ma wuo otutu awa.

Maazi Berisha kwuru na ya agaghi erube isi nye oku a na akpo ya ka o rituo n’okwa ochichi dika uzo a choro isi webafa ndorondoro n’oke ihe ojo a mere.

 

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m