Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Uloomeiwu ohuru nke mba Pakistan enwela ogbako mbu ha kamgbe president Musharraf na ndi otu ya dara tiwa ukwu na ntuli akaelu ha mere.Nkea ka a ga -eji mata dimkpa na abo nke bu oke n’ etiti government nakwa Musharraf  

Otu party nke Benazir Bhutto bu onye egburu egbu nakwa onye jibu okwa prime minister na pime minister Nawaz Sharif ekwekoritala ihibe government njikoakaonu. 

Eduru ihe kariri nari mmadu ato ndi uloomiwu n’ inyi oru. 

Ntuliakaelu nke emere na abali asato nke onwa Ferbruary bu nno ogbatauhie nye president Musharraf na ndi otu ya n’ ulo ome iwu nihi na nkea mekwuru onodu ya ghara ikwudosike. 

A na- atuanya na otu party Bhutto bu Pakistan people’s party ppp na aha ichafu ga eweputa onye prime minster n’ izukaa nihi na o bu ya bu otu party kacha nweta oche n’ ulo omeiwu nke mba Pakistan.

 

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m