Barrack
Obama emeriela onye ogbo ya bu Hillary Clinton na ntuliakaelu
nke mbu maka ochichi onye kwuo uche ya emere na Mississippi nke
mba America.Mazi Obama ji onu ogu akwukwo votu di percenti isii
na uma asaa wee karia nke Clinton di percenti iri ato assaa.
Nkea ga
enye ya ohere ime ka obi goomenti mba America hoputa ya dika
onye ga esonye zoo ndorondoro ochichi na onwa August.