Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Isiokwu Ndi Anyi Ji Mere Isi Akuko

IHE OGE YA RURU UGBUA BU AKUKOBURU UZO GERE ISIOKWU NDI ANYI JI MERE AKUKO. 

OSO UKWU ELUALA NKE ONYE PRESIDENT ALA NGERIA NA- ACHU MPU NA  ALA NIGERIA EMELA  KA UFODU NDI MINISTER RITO N’ ORU. 

MBA  EGYPT NA MBA RUSIA EBINYELA AKA N’ AKWUKWO MAKA ILUULOMGBANWU OKU NKE BEKEE KPORO NULEAR PLANT. 

OUT PARTY NA- ACHI MBA ZIMBABWE AJULA NTUZIAKA NKE MBA SI MPAGHARA WEST DIKA NTULIAKAELU NKE OZUZU OHA HA NA-AKPUDEBE NSO. 

MBA IRAQ ENYELA NDI AGHA EKWEKWE UBOCHI IKPAZU MAKA IKWUSIOGU HA NA- ALU.

Gee Nti Na Nkea

  • Egwu
  • Ihe Emereme Anyi

Asusu Ndi Ulo Oru Anyi

Ihe Emereme

Prsident Yar’Adua  bu aka na- achi ala Nigeria anabatala alukwaghim nke minister okwu ahuike di n’ aka bu professor Adenike Adenike Gange nakwa ogbo ya nke steeti bu amazi Gabriel Aduku. .....More

Mba Egypt na mba Rusia ebinyela aka na akwukwo nkwekorita ga  enye mba Rusia ohere itinye akwukwo maka  orungo,  ulorumgbanwu akporo nulear plant bu  nke achoro iru n’ mba Egypt. Ya bu oru ngo juputara n’ uru ahia.   ..... More

 

Onye prime minister mba Iraq enyela ndi agha mkpochinti nke no na mpaghara south Basra iwu ka ha kwsi  ikwa mgbo ma chisa  ngwa ogu .O no n’ ubochi Wednesday okwuru okwua nye mkpuru ubochi ato maka ime nkea, dika ...... More

 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m