Prsident
Yar’Adua bu aka na- achi ala Nigeria anabatala alukwaghim nke
minister okwu ahuike di n’ aka bu professor Adenike Adenike
Gange nakwa ogbo ya nke steeti bu amazi Gabriel Aduku.
Madu abuo
ndia gbaru alukwaghim nihe ebubo nruru aka nke out out EFCC bu
out na achu mpu na nruru aka oso na ala Nigria boro ha.
Ekwuru na
ndi minister a mefuru ego mawaputa ndi foro na aka ulooru
ministry ha site n’ ego mawaputa nke afo gara aga bu nke
president kwuru ka enyeghachi na akpa govament.
Onye
ndumodu nke president na mgbasa ozi bu mazi Olusegun adeniyi
kwuru na alukwaghim nke ndia gbara ga enye ha ohere ka nma maka
izara onu ha nay a bu ebubo.
Ulo oru
govament etiti okwu oku ogbugba di n’ aka n’ ala Nigeria ga
ehiben’ ala Nigeria ulo akwukwo puruiche na- enye ozuzu na nkuzi
gbasra oku ogbugba.
Onye na-
anochite anya onye Control General nke uloorua bu mazi Olu
Okebiorun bu onye kwuru nkea n’ Abuja isiobodo ala Nigeria.Omere
ka amata na uloakwukwoa ga bu nke mbu na mbu n’ ala Nigeria.
Okwuru na
kamgbe otutu afo gara aga na ya bu ulooru ji aka ya azu ndi oru
ya nime ulo akwukwo onwere na Lagos di na mpghara south west
nke ala Nigeria.
Mazi
Okebiora kwuru na ndi mara ihe ekwe na aku na ileta ala e jego
kirie ala eweputara maka nke .N’ out aka ahu ka agwara ha weta
atumatu aga eji ruo ya bu ulo akwukwo.