Dika nyocha banyere ego emefuru n’ nglaba oku
latric na- aga n’ ihu akpokoola govano Liyel Imoke na- achi
steeti Crss River ka o wuchie n’ ihu panel ehiwere n’ ulo
nnochita anya maka nkea.
Imoke na asa ajuju gbasatara ijeri dolla asato na
uma asato enyepuru n’ oru ngo n’ ulooru Rockson Nigeria LTD
Ekwuru n’ agbasoghi ezigbo usoro n’ ya bu oru
ngo.
Chukwuma Soluudo ga awuchikwa bia zara onu ya n’
ya bu ulo nnochite anya Ozokwa ndi minister okwu ego di n’ aka,
minister ikpe nkwum oto, onye ogbako ego ala Nigeria nakwa onye
odeakwukwo n’ ngalaba okwu oku latric ga awuchikwa n’ ihu ya bu
panel.