Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi>>> Nigeria> Afrika>Mba Uwa

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

 

Mkpesa oha na enye gbasara out ihe si gbata kwuru na ngalaba oku latrik malite n’onwa May afo 1999 were ruo n’onwa May afo gara aga ka na aga n’ihu.

Onye Gov.steetti Benue na mpaghara North Central ala Nig bu Mazi Gabriel Susuwan mgbe ana enwe mkpesa n’oha ubochi Tuesday kwuru na ihe kpatara ndi ulo oru eletrikemeghi ofuma bu maka na ha nwere ndi ajo nchikwa.

N’out aka ahukwa ka Gov na achi steeti Tarbaba bu Maazi Danbala Suntai siri na owutere ya n’ihe na ahapuru na mambila Hydro Electic Power Project na agbanyeghi nnukwu ego ochichi gara aga tunyegoro na ya.

 
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m