|
Ndi oru nke port dock din a mba Ivory
Coast akwusila nfanye aka n’ukwu ha na eme, bu nke nogoro otu izuuka
.Ihe butere ya bu nfanye aka n’ukwu nke wetagoro ogbatauhie nye
mbupu ngwaahia cocoa nakwa coffee na mba ofesi bu okwu ego, ya bu
otu ndi oru kwuru na ha na ndi na-atupu ahia na mba ofesi nwe
mparitauka.
Ndi otu oru a kporo Fidele Dogba
Workers Union Sytrajop-CI ,nke mmalitere ya bu nfanye aka n’ukwu
kwuru na ha ebidokwala oru ozo .N’otu aka ahu, o kwuru na otu oru
ana ministry oru di n’aka malitere mkparita uka kemgbe ngwucha
ubochi Monday.
Maazi Dogba kwuru na ha kwusiri ya bu
nfanye aka n’ukwu maka imalite mkparita uka.Ya bu nfanyeaka n’ukwu
malitere na ngwucha onwa October m\ kwusi n’onwa March mere ka
agharam ikwanye ahia cocoa na agwa n’ugboala truck n’ikpere mmiri
nke obodo Abidjan nakwa San Pedro. Mba Ivory Coast so na mba na
akoputa cocoa karicha.
Ndi na-atupu ahia na mba ofesi kwuru
na agwa ndi n’aganihu ugbua na emebi ma na enye ha nsogbu.
|