Si Ebea Choo Ihe Ndi Ozo
 

Gaa n'ulo oru anyi

Anabatamgi n'ulo Oru Voice Of Nigeria...........................Oge Ndi Igbo

 

Ndi aghaisiekweonwu nke mpaghara Darfur ekwuputala na ha choro ka ha na govament mba Sudan kparita uka udo.  

Onyeisi otu na ahu maka nkwubaakaoto bu khali Ibrahim kwuru na o ga amasi ya ka oburu oburu onye jibu okwa odeakwukwo nke out jikoro mba uwa n’ oge gara bu KOfi Annan  buru onyeisi n’ ya bu nkparita uka udo. 

Ibrahim kwuru nkea n’ nzuko ha mere n’ obodo Geneva n’etiti ndi nkwuzi nke otu jikotara mba uwa nakwa ndi nnochite anya otu jikotara mba Africa nakwa ndi nnchite anya mba ndi sonyere na  ya bu nnzuko.

 
   
 
 

Home | Contact | VON | Contact Us | archive
Webmaster@voiceofnigeria.org :Change Password :VON Staff Sign Up
Copyright© 2007. All Rights Reserved Voice Of Nigeria. Developed by: VON ON-LINE

 
 
7255KHz 41m; 9690KHz 31m; 11770KHz 25m; 15120KHz  19m