Ndi mba
Spain atughariala mkebi ahu ha nwere maka ihapu inye onyeisi out
n agbaukwu n mba Equatorial Guinea bu Severo Motoi kike ga eme
ka a ghara ikpara ya aka ma osi n ala ya gaa mba ozo.
Ulo
okaikpe ukwu nke mba ahu ekbiela na o gaghiewepu onodu onye na
agba osondu nke edotere mazi Moto n ihi inara ochichi n akaike
nke afo puku abuo na ano,bu nke kpuuru afo n ala.
Goomenti
mba Equitorial Guinea na ebo mazi Moto ebubo gbasara inapu
ochichi n aka ike bu nke kpuru afo n ala mana o na akowa na aka
ya adighi na ya.
Mark
Thatcher, bu nwa prime minister mba Britain n oge gara aga
nabatara na aka ya di n yabu mkpamkpa. E mere ka amata na adara
mazi Mark nha n afo puku abuo na ise ka o riochara aririo ma
nabata nay a bu onye ikpe mara nihi na o ij ego ya kwado yabu
inapu ochichi n akaike n amaghi ama.
Etoola ala
Nigeria na mba Ghana maka igbambo ma burukwa ndi mbu dika osiri
metuta nka na uzu nke agba ohuru. Nwada Mabinty Daramy bu osote
onye minister n ahu maka azumahia n mba Sierra Leone toro mba
abuoa n ngosiputa azumahia agba nke ise ya ndi otu mba ECOWAS
gosiputara na Ouagadougou.
O mere ka
amata na mbo mba abuoa na agba ga emeghari onodu akunuba ha mgbe
n adighi anya. O gakwara n ihu kwuo na ndi ulooru nooro onwe ha
bu isi sepu nti na agamnihua.