Presidenti mba Uganda bu Yoweri Museveni ekwuola
na ndi isi ndu otu agha ndi agha ndi nnupuisi amaara dika LORD’S
RESISTANCE ARMY ga enweta ekpem ikpe n’ulo ikpe nke mba
Uganda.Ojuru na agaghi ekpezi ha ikpe na Hague.
Ndi isi ndu nke out ndi agha isi ekweonwu mmadu
ato tinyere Joseph Kony ga aga n”ulo ikpe akporo International
CRIMINAL Court maka ikpe ha ikpe.Ndi out LRA na ekwu na gomenti
ga ewepu iwu ufodu megidere ha tupu ha ekwenye ibinye aka
n’akwukwo maka ikwusi ogbaghara daputara na mba ahu eri ogologo
oge.Goomenti mba Uganda nakwa ndi agha ohuru ndu kwe onwu
noburii kemgbe onwa iri na asato gara aga na enwerita nkata udo
n’isi obodo mba Sudan bu Juba.Mazi Kony,onye isi ndu otu agha
ndi LRA no ugbua na ebe ozoro onwe ya n’ikpa nke din a mpaghara
North EAST NA Mba Democratic Republic Congo.